Luk 8:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ma Jizọs sịrị: “Ọ dị onye bitụrụ m aka, n’ihi na m ghọtara na ike+ pụrụ m n’ahụ́.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:46 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 116