Luk 8:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ka ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, otu onye nnọchiteanya nke onyeisi oche ụlọ nzukọ bịara, sị: “Nwa gị nwaanyị anwụọla; enyezila onye ozizi nsogbu.”+
49 Ka ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, otu onye nnọchiteanya nke onyeisi oche ụlọ nzukọ bịara, sị: “Nwa gị nwaanyị anwụọla; enyezila onye ozizi nsogbu.”+