12 Chi wee malite iji. Mmadụ iri na abụọ ahụ wee bịa sị ya: “Sị ìgwè mmadụ a lawa, ka ha gaa n’ime obodo nta dị iche iche na n’ime ime obodo ndị dị gburugburu nweta ebe ha ga-ehi ma chọta ihe oriri, n’ihi na n’ebe a, anyị nọ n’ebe ndị mmadụ na-adịghị anọkarị.”+