Luk 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ mgbe ọ ga-abịa n’ebube ya nakwa nke Nna ya nakwa nke ndị mmụọ ozi dị nsọ.+
26 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ mgbe ọ ga-abịa n’ebube ya nakwa nke Nna ya nakwa nke ndị mmụọ ozi dị nsọ.+