Luk 9:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 O wee gwa onye ọzọ, sị: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” Nwoke ahụ wee sị: “Hapụ m ka m buru ụzọ gaa lie nna m.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:59 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 155 Ụlọ Nche,4/15/2012, p. 154/1/2006, p. 28
59 O wee gwa onye ọzọ, sị: “Bụrụ onye na-eso ụzọ m.” Nwoke ahụ wee sị: “Hapụ m ka m buru ụzọ gaa lie nna m.”+