Luk 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee malite ịsị ha: “N’ezie, ihe ubi+ hiri nne, ma ndị ọrụ+ dị ole na ole. Ya mere, na-arịọnụ+ Onye nwe owuwe ihe ubi ahụ ka o ziga ndị ọrụ+ n’owuwe ihe ubi ya. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:2 Ụlọ Nche,3/1/1998, p. 30
2 O wee malite ịsị ha: “N’ezie, ihe ubi+ hiri nne, ma ndị ọrụ+ dị ole na ole. Ya mere, na-arịọnụ+ Onye nwe owuwe ihe ubi ahụ ka o ziga ndị ọrụ+ n’owuwe ihe ubi ya.