Luk 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Nna m enyefewo ihe niile n’aka m,+ ọ dịghịkwa onye maara onye Ọkpara ahụ bụ ma e wezụga Nna+ ya; ọ dịghịkwa onye maara onye Nna ahụ bụ ma e wezụga Ọkpara+ ya nakwa onye Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.” Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:22 Ụlọ Nche,4/15/2012, p. 3-74/1/2011, p. 76/1/1994, p. 29
22 Nna m enyefewo ihe niile n’aka m,+ ọ dịghịkwa onye maara onye Ọkpara ahụ bụ ma e wezụga Nna+ ya; ọ dịghịkwa onye maara onye Nna ahụ bụ ma e wezụga Ọkpara+ ya nakwa onye Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.”