Luk 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na onye ọ bụla nke na-arịọ na-anata,+ onye ọ bụla nke na-achọkwa na-achọta, a ga-emeghekwara onye ọ bụla nke na-akụ aka. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:10 Ụlọ Nche,5/15/1990, p. 13-14
10 N’ihi na onye ọ bụla nke na-arịọ na-anata,+ onye ọ bụla nke na-achọkwa na-achọta, a ga-emeghekwara onye ọ bụla nke na-akụ aka.