Luk 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ndị Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a, ha ga-amakwa ya ikpe; n’ihi na ha chegharịrị n’ihi ihe Jona kwusara;+ ma, lee! onye ka Jona+ nọ n’ebe a.
32 Ndị Ninive ga-ebili n’oge ikpe, ha na ọgbọ a, ha ga-amakwa ya ikpe; n’ihi na ha chegharịrị n’ihi ihe Jona kwusara;+ ma, lee! onye ka Jona+ nọ n’ebe a.