Luk 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe mmadụ mụnyere oriọna, ọ na-adọba ya, ọ bụghị n’ebe zoro ezo ma ọ bụ n’okpuru nkata, kama n’elu ihe ndọba oriọna,+ ka ndị na-abata n’ụlọ wee hụ ìhè ya. Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 176-177
33 Mgbe mmadụ mụnyere oriọna, ọ na-adọba ya, ọ bụghị n’ebe zoro ezo ma ọ bụ n’okpuru nkata, kama n’elu ihe ndọba oriọna,+ ka ndị na-abata n’ụlọ wee hụ ìhè ya.