Luk 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Oriọna nke ahụ́ gị bụ anya gị. Mgbe anya gị na-elegide otu ebe, ahụ́ gị dum na-enwu gbaa;+ ma mgbe anya gị dị njọ, ahụ́ gị na-agbakwa ọchịchịrị.
34 Oriọna nke ahụ́ gị bụ anya gị. Mgbe anya gị na-elegide otu ebe, ahụ́ gị dum na-enwu gbaa;+ ma mgbe anya gị dị njọ, ahụ́ gị na-agbakwa ọchịchịrị.