Luk 11:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 N’ihi ya, ọ bụrụ na ahụ́ gị dum nwere ìhè, n’enweghị ebe ọ bụla gbara ọchịchịrị, ahụ́ gị dum ga na-enwu gbaa+ dị ka mgbe ọkụ oriọna na-enye gị ìhè.”
36 N’ihi ya, ọ bụrụ na ahụ́ gị dum nwere ìhè, n’enweghị ebe ọ bụla gbara ọchịchịrị, ahụ́ gị dum ga na-enwu gbaa+ dị ka mgbe ọkụ oriọna na-enye gị ìhè.”