Luk 11:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Ahụhụ ga-adịrị unu, n’ihi na unu yiri ili ncheta ndị na-apụtaghị ìhè, nke mere na ndị mmadụ na-eje ije n’elu ha n’amaghị ihe ọ bụ!”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:44 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 178
44 Ahụhụ ga-adịrị unu, n’ihi na unu yiri ili ncheta ndị na-apụtaghị ìhè, nke mere na ndị mmadụ na-eje ije n’elu ha n’amaghị ihe ọ bụ!”+