Luk 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ọ sịrị: ‘Ihe m ga-eme bụ:+ M ga-etidasị ụlọ nkwakọba ihe m ma wuo ndị ka ibu, n’ebe ahụ ka m ga-achịkọta mkpụrụ m niile na ezi ihe m niile;+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:18 Ụlọ Nche,11/15/1998, p. 19
18 Ya mere, ọ sịrị: ‘Ihe m ga-eme bụ:+ M ga-etidasị ụlọ nkwakọba ihe m ma wuo ndị ka ibu, n’ebe ahụ ka m ga-achịkọta mkpụrụ m niile na ezi ihe m niile;+