Luk 12:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Ma ọ bụrụ na ohu ahụ ekwuo mgbe ọ bụla n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu na-egbu oge ịbịa,’+ wee malite iti ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi ihe, nakwa iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ na ịṅụbiga mmanya ókè,+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:45 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 182, 259
45 Ma ọ bụrụ na ohu ahụ ekwuo mgbe ọ bụla n’obi ya, sị: ‘Nna m ukwu na-egbu oge ịbịa,’+ wee malite iti ndị ikom na-eje ozi na ndị inyom na-eje ozi ihe, nakwa iri ihe na ịṅụ ihe ọṅụṅụ na ịṅụbiga mmanya ókè,+