48 Ma onye ahụ nke na-aghọtaghị+ wee mee ihe kwesịrị ka a pịa ya ụtarị, a ga-apịa ya ole na ole.+ N’ezie, onye ọ bụla e nyere ihe dị ukwuu, a ga-achọ ihe dị ukwuu+ n’aka ya; onye ndị mmadụ nyekwara ihe dị ukwuu ilekọta, ha ga-achọ ihe ka ukwuu n’aka ya.+