Luk 12:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 N’ihi na site n’ugbu a gaa n’ihu, a ga-enwe mmadụ ise kewara ekewa n’otu ụlọ, mmadụ atọ megide mmadụ abụọ nakwa mmadụ abụọ megide mmadụ atọ.+
52 N’ihi na site n’ugbu a gaa n’ihu, a ga-enwe mmadụ ise kewara ekewa n’otu ụlọ, mmadụ atọ megide mmadụ abụọ nakwa mmadụ abụọ megide mmadụ atọ.+