Luk 12:53 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 53 Ha ga-ekewa, nna megide nwa ya nwoke na nwa nwoke megide nna ya, nne megide nwa ya nwaanyị na nwa nwaanyị megide nne ya, nne di megide nwunye nwa ya na nwunye nwa megide nne di ya.”+
53 Ha ga-ekewa, nna megide nwa ya nwoke na nwa nwoke megide nna ya, nne megide nwa ya nwaanyị na nwa nwaanyị megide nne ya, nne di megide nwunye nwa ya na nwunye nwa megide nne di ya.”+