Luk 12:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee gaakwa n’ihu ịgwa ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Mgbe unu hụrụ ígwé ojii ka ọ na-ebili n’akụkụ ebe ọdịda anyanwụ, unu na-ekwu ozugbo ahụ, sị, ‘Oké ifufe mmiri na-abịa,’ ọ na-emekwa otú ahụ.+
54 O wee gaakwa n’ihu ịgwa ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Mgbe unu hụrụ ígwé ojii ka ọ na-ebili n’akụkụ ebe ọdịda anyanwụ, unu na-ekwu ozugbo ahụ, sị, ‘Oké ifufe mmiri na-abịa,’ ọ na-emekwa otú ahụ.+