Luk 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ezie, ana m asị unu, ee e; kama, ọ gwụla ma ùnu chegharịrị, a ga-ebibi unu niile n’otu aka ahụ.+