Luk 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma, mgbe o kwuru ihe ndị a, ihere malitere ime ndị niile na-emegide ya;+ ma ìgwè mmadụ ahụ dum malitere ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe niile dị ebube ọ na-eme.+
17 Ma, mgbe o kwuru ihe ndị a, ihere malitere ime ndị niile na-emegide ya;+ ma ìgwè mmadụ ahụ dum malitere ịṅụrị ọṅụ n’ihi ihe niile dị ebube ọ na-eme.+