Luk 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ na-agụkwa ya agụụ ka o were ụgbụgbọ mkpụrụ osisi karọb nke ézì na-eri, rijuo afọ, ma ọ dịghị onye na-enye ya ihe ọ bụla.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 201 Ụlọ Nche,10/1/1998, p. 10-11
16 Ọ na-agụkwa ya agụụ ka o were ụgbụgbọ mkpụrụ osisi karọb nke ézì na-eri, rijuo afọ, ma ọ dịghị onye na-enye ya ihe ọ bụla.+