Luk 16:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri dị ruo n’oge Jọn.+ Site n’oge ahụ gaa n’ihu, a na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke, ụdị mmadụ niile na-agbalịsi ike ịbanye n’ime ya.+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:16 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 206
16 “Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri dị ruo n’oge Jọn.+ Site n’oge ahụ gaa n’ihu, a na-ezisa ozi ọma alaeze Chineke, ụdị mmadụ niile na-agbalịsi ike ịbanye n’ime ya.+