Luk 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E wezụgakwa ihe ndị a niile, e mewo ka oké olulu+ dị n’agbata anyị na unu,+ ka ndị chọrọ isi n’ebe a gakwuru unu ghara inwe ike ịgafe, ndị mmadụ agaghịkwa esi n’ebe ahụ gafeta n’ebe anyị nọ.’+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:26 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 209
26 E wezụgakwa ihe ndị a niile, e mewo ka oké olulu+ dị n’agbata anyị na unu,+ ka ndị chọrọ isi n’ebe a gakwuru unu ghara inwe ike ịgafe, ndị mmadụ agaghịkwa esi n’ebe ahụ gafeta n’ebe anyị nọ.’+