Luk 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ndị a niile tụnyere onyinye site n’ọtụtụ ihe ha nwere, ma nwaanyị a tụnyere ihe niile o nwere o ji ebi ndụ, n’agbanyeghị na ọ nọ n’ụkọ.”+ Luk Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:4 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55
4 N’ihi na ndị a niile tụnyere onyinye site n’ọtụtụ ihe ha nwere, ma nwaanyị a tụnyere ihe niile o nwere o ji ebi ndụ, n’agbanyeghị na ọ nọ n’ụkọ.”+