Luk 21:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ehihie, ọ na-ezi ihe n’ụlọ nsọ,+ ma n’abalị, ọ na-apụ gaa nọrọ n’ugwu a na-akpọ Ugwu Oliv.+