Luk 24:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Leenụ aka m na ụkwụ m, na ọ bụ mụ onwe m; metụnụ m aka+ ka unu wee hụ, n’ihi na mmụọ adịghị enwe anụ ahụ́ na ọkpụkpụ+ dị nnọọ ka unu na-ahụ na m nwere.”
39 Leenụ aka m na ụkwụ m, na ọ bụ mụ onwe m; metụnụ m aka+ ka unu wee hụ, n’ihi na mmụọ adịghị enwe anụ ahụ́ na ọkpụkpụ+ dị nnọọ ka unu na-ahụ na m nwere.”