Luk 24:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 ọ bụkwa n’aha ya ka a ga-ekwusa nchegharị nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ A ga-ekwusa ya ná mba niile+ malite na Jeruselem.+
47 ọ bụkwa n’aha ya ka a ga-ekwusa nchegharị nke na-eme ka a gbaghara mmehie.+ A ga-ekwusa ya ná mba niile+ malite na Jeruselem.+