-
Jọn 1:38Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
38 Jizọs wee tụgharịa, mgbe ọ hụrụ ka ha na-eso ya, ọ sịrị ha: “Gịnị ka unu na-achọ?” Ha sịrị ya: “Rabaị, (nke pụtara, ma a sụgharịa ya, Onye Ozizi,) olee ebe i bi?”
-