Jọn 1:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:42 Ụlọ Nche,3/15/2014, p. 3-410/1/2009, p. 222/1/2009, p. 15 Ṅomie, p. 181-182
42 O duuru ya gakwuru Jizọs. Mgbe Jizọs lere+ ya anya, ọ sịrị: “Ị bụ Saịmọn+ nwa Jọn;+ a ga-akpọ gị Sifas” (nke bụ́ Pita ma a sụgharịa ya).+