Jọn 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ọ gwakwuru ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa ka ndị mmụọ ozi+ Chineke na-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+
51 Ọ gwakwuru ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa ka ndị mmụọ ozi+ Chineke na-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+