Jọn 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jizọs mere ihe a na Kena nke Galili. Ọ bụ mmalite nke ihe ịrịba ama ndị o mere, o mekwara ka ebube ya+ pụta ìhè; ndị na-eso ụzọ ya wee nwee okwukwe n’ebe ọ nọ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:11 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 43
11 Jizọs mere ihe a na Kena nke Galili. Ọ bụ mmalite nke ihe ịrịba ama ndị o mere, o mekwara ka ebube ya+ pụta ìhè; ndị na-eso ụzọ ya wee nwee okwukwe n’ebe ọ nọ.