Jọn 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya banyere n’obodo Judia, ya na ha nọtụrụ n’ebe ahụ, o mekwara ndị mmadụ baptizim.+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:22 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 46
22 Mgbe ihe ndị a gasịrị, Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya banyere n’obodo Judia, ya na ha nọtụrụ n’ebe ahụ, o mekwara ndị mmadụ baptizim.+