Jọn 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi ya, ha bịakwutere Jọn wee sị ya: “Rabaị, nwoke ahụ gị na ya nọ n’ofe Jọdan, onye ị gbara àmà banyere ya,+ lee, ọ na-eme baptizim, mmadụ niile na-agakwurukwa ya.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:26 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 46
26 N’ihi ya, ha bịakwutere Jọn wee sị ya: “Rabaị, nwoke ahụ gị na ya nọ n’ofe Jọdan, onye ị gbara àmà banyere ya,+ lee, ọ na-eme baptizim, mmadụ niile na-agakwurukwa ya.”+