-
Jọn 4:47Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
47 Mgbe nwoke a nụrụ na Jizọs esiwo na Judia pụta banye Galili, ọ gakwuuru ya wee malite ịrịọ ya ka ọ bịa gwọọ nwa ya nwoke, n’ihi na ọ nọ n’ọnụ ọnwụ.
-