Jọn 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi ya, ndị Juu malitere ịkpagbu+ Jizọs, n’ihi na ọ na-eme ihe ndị a n’Ụbọchị Izu Ike. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:16 Ụlọ Nche,3/1/1995, p. 6-7