Jọn 5:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma m nwere àmà ka nke Jọn ukwuu, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị ahụ Nna m kenyere m ịrụ, bụ́ ọrụ ndị m na-arụ,+ na-agba àmà banyere m na ọ bụ Nna m zitere m. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:36 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 16 Ụlọ Nche,1/15/2005, p. 11
36 Ma m nwere àmà ka nke Jọn ukwuu, n’ihi na ọ bụ ọrụ ndị ahụ Nna m kenyere m ịrụ, bụ́ ọrụ ndị m na-arụ,+ na-agba àmà banyere m na ọ bụ Nna m zitere m.