Jọn 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, mgbe Jizọs leliri anya wee hụ na oké ìgwè mmadụ na-abịakwute ya, ọ jụrụ Filip, sị: “Olee ebe anyị ga-azụta achịcha ka ndị a rie?”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:5 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 128 Ụlọ Nche,10/15/2010, p. 4 Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile, p. 17
5 Ya mere, mgbe Jizọs leliri anya wee hụ na oké ìgwè mmadụ na-abịakwute ya, ọ jụrụ Filip, sị: “Olee ebe anyị ga-azụta achịcha ka ndị a rie?”+