Jọn 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Filip zara ya, sị: “Achịcha e ji narị mkpụrụ ego dinarịọs abụọ zụọ agaghị ezu ime ka onye ọ bụla n’ime ha nweta ntakịrị.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:7 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 128
7 Filip zara ya, sị: “Achịcha e ji narị mkpụrụ ego dinarịọs abụọ zụọ agaghị ezu ime ka onye ọ bụla n’ime ha nweta ntakịrị.”+