Jọn 6:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, ha chọrọ ịkpọbata ya n’ụgbọ mmiri ahụ. N’oge na-adịghị anya, ụgbọ mmiri ahụ ruru n’elu ala ebe ha na-achọ ịga.+
21 Ya mere, ha chọrọ ịkpọbata ya n’ụgbọ mmiri ahụ. N’oge na-adịghị anya, ụgbọ mmiri ahụ ruru n’elu ala ebe ha na-achọ ịga.+