-
Jọn 6:22Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
22 N’echi ya, ìgwè mmadụ ndị guzo n’ofe oké osimiri hụrụ na ọ dịghị ụgbọ mmiri dị n’ebe ahụ ma e wezụga otu obere ụgbọ mmiri, hụkwa na Jizọs esoghị ndị na-eso ụzọ ya banye n’ụgbọ mmiri kama na ọ bụ naanị ndị na-eso ụzọ ya pụrụ;
-