Jọn 6:57 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 57 Dị nnọọ ka Nna m nke dị ndụ+ zitere m, m wee dị ndụ n’ihi Nna m, onye na-erikwa m, ọbụna onye ahụ ga-adị ndụ n’ihi m.+
57 Dị nnọọ ka Nna m nke dị ndụ+ zitere m, m wee dị ndụ n’ihi Nna m, onye na-erikwa m, ọbụna onye ahụ ga-adị ndụ n’ihi m.+