Jọn 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma, lee! ọ na-ekwu okwu n’ihu ọha,+ ọ dịghịkwa ihe ha na-agwa ya. Ọ̀ ga-abụ na ndị na-achị achị amatawo n’ezie na onye a bụ Kraịst?+
26 Ma, lee! ọ na-ekwu okwu n’ihu ọha,+ ọ dịghịkwa ihe ha na-agwa ya. Ọ̀ ga-abụ na ndị na-achị achị amatawo n’ezie na onye a bụ Kraịst?+