Jọn 8:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Onye si na Chineke na-ege ntị n’okwu Chineke.+ Ọ bụ ya mere unu adịghị ege ntị, n’ihi na unu esiteghị na Chineke.”+
47 Onye si na Chineke na-ege ntị n’okwu Chineke.+ Ọ bụ ya mere unu adịghị ege ntị, n’ihi na unu esiteghị na Chineke.”+