Jọn 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:4 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 166 Ụlọ Nche,11/15/1996, p. 22-23
4 Anyị aghaghị ịrụ ọrụ nke onye zitere m mgbe ìhè ka dị;+ abalị+ na-abịa, mgbe mmadụ ọ bụla na-apụghị ịrụ ọrụ.