16 Ya mere, ụfọdụ n’ime ndị Farisii malitere ịsị: “Onye a esighị n’ebe Chineke nọ bịa, n’ihi na ọ dịghị edebe Ụbọchị Izu Ike.”+ Ndị ọzọ malitere ịsị: “Olee otú onye bụ́ onye mmehie pụrụ isi na-eme ụdị ihe ịrịba ama ahụ?”+ Ya mere, e nwere nkewa+ n’etiti ha.