Jọn 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ha kpọrọ nwoke ahụ kpuburu ìsì nke ugboro abụọ wee sị ya: “Nye Chineke otuto;+ anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:24 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 168
24 Ya mere, ha kpọrọ nwoke ahụ kpuburu ìsì nke ugboro abụọ wee sị ya: “Nye Chineke otuto;+ anyị maara na nwoke a bụ onye mmehie.”