Jọn 9:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ha zara ya, sị: “A mụrụ gị n’ime mmehie,+ n’agbanyeghị nke a, ị̀ na-ezi anyị ihe?” Ha wee chụpụ ya!+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:34 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 168
34 Ha zara ya, sị: “A mụrụ gị n’ime mmehie,+ n’agbanyeghị nke a, ị̀ na-ezi anyị ihe?” Ha wee chụpụ ya!+