Jọn 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ohi+ adịghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo ohi, gbuokwa mmadụ, mebiekwa ihe.+ Abịara m ka ha nwee ndụ, ka ha nweekwa ya n’uju. Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:10 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 186
10 Onye ohi+ adịghị abịa ma ọ́ bụghị ka o zuo ohi, gbuokwa mmadụ, mebiekwa ihe.+ Abịara m ka ha nwee ndụ, ka ha nweekwa ya n’uju.