Jọn 10:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụ ya mere Nna m ji hụ m n’anya,+ n’ihi na m na-atọgbọ mkpụrụ obi m,+ ka m wee nweta ya ọzọ.